ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Obodoézè Nà Ofú |
Aha enyere | Prue, Prudence, Margaret |
aha ezinụlọ ya | Leith |
ụbọchị ọmụmụ ya | 18 Febụwarị 1940 |
Ebe ọmụmụ | Cape Town |
nwa | Danny Kruger |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ebe agụmakwụkwọ | St Mary's School |
Ihe nrite | Commander of the Order of the British Empire |
webụsaịtị | https://www.prue-leith.com |
Prue Leith | |
---|---|
Born | Prudence Margaret Leith 18 Febụwarị 1940 |
Education | |
Television |
|
Spouse(s) | John Playfair (m. 2016) |
Children | 2, including Danny Kruger |
Dame Prudence Margaret Leith, DBE (amụrụ 18 February 1940 [2] ) bụ onye Britain-South Africa [1] onye nwere ụlọ oriri na ọṅụṅụ, onye osi nri, onye na-agbasa ihe onyonyo / onye mgbasa ozi, onye nta akụkọ, onye ode akwụkwọ gbasara isi nri na onye edemede. Ọ bụ onye ji ọkwa Chancellor nke Mahadum Queen Margaret, Edinburgh. Ọ bụ onye ikpe n'ihe ngosi BBC a kpọrọ Great British Menu afọ iri na otu, tupu ya abanye na Great British Bake Off na March 2017, ebe ọ nọchịrị Mary Berry, mgbe ihe omume telivishọn kwagara Channel 4 . [3]